°Ç¸ç³Ô¹Ï

Skip to main content
Guidance

Notice of rights and entitlements Igbo (PACE code H) (accessible version)

Updated 11 March 2019

Amụma Iwu Iyi Obodo Egwu 2000

Cheta ikike gị mgbe eji gị eji

Ekwere gị nkwa ikike ndị dị na á»kwa a n’okpuru iwu England na Wales ma gbasokwa n’ikike nke ịnata ozi n’usoro ihe gbasara ịda iwu.

Achịká»tara ikike gị n’á»dụ ndị uwe ojii n’ibe akwụkwá» a.

Enwekwara á»tụtụ ozi ndị á»zá» dị na nkeji akwụkwá» 1 ruo 11 n’ibe akwụkwá» na-esote.

Nká»wapụta ya n’uju dị na Usoro nke Omume H ndị uwe ojii.

  1. Gwa onye uwe ojii ma á» bụrụ na ịchá»rá» ka onye á»ka iwu nyere gị aka mgbe ịná» n’á»dụ ndị uwe ojii. Nke a bụ n’efu.

  2. Gwa onye uwe ojii ma á» bụrụ na ịchá»rá» ka agwa mmadụ ebe ịná». Nke a bụ n’efu.

  3. Gwa onye uwe ojii ma á» bụrụ na ịchá»rỠịlebanye anya n’iwu ha – a na-akpá» ha Usoro nke Omume.

  4. Gwa onye uwe ojii ma á» bụrụ na ịchá»rá» enyemaka ahụike. Gwa onye uwe ojii ma á» bụrụ na ahụ adịghị gị ma á» bụ na ịmerụrụ ahụ. Enyemaka ahụike bụ n’efu.

  5. Ọ bụrụ na ajụỠgị ajụjụ gbasara itinye aka na nguzobe, nkwado ma á» bụ nkwanye omume iyi obodo egwu nke a na-enyo enyo, ị nwere ike ịgaghị ekwu ihe á» bụla. Kaosiladị, á» nwere ike imebi ngá»pụta onwe gị ma á» bụrụ na ikwupụtaghị mgbe ajụrụ gị ajụjụ ihe bụ nke ị ga-atụkwasị obi n’ụlá» ikpe ma emechaa. Enwere ike iji ihe á» bụla nke ikwuru nye ya ka akaebe.

  6. Onye uwe ojii ga-agwarịrị gị gbasara ụdị itinye aka na nguzobe, nkwado ma Ỡbụ nkwanye omume iyi obodo egwu nke a na-enyo enyo nke ha chere n’isonyere yana ihe kpatara eji nwudo gị ma jide gị.

  7. Onye uwe ojii ga-ahapụrịrị gị ma á» bụ onye á»ka iwu gị ka á» hụ ndeká» na akwụkwá» gbasara ihe kpatara eji nwudo ma jide gị yana oge gị n’á»dụ ndị uwe ojii.

  8. Ọ bụrụ na ịchá»rá» onye ntụgharị okwu, onye uwe ojii ga-ahapụrịrị gị ka ị nweta otu. ḷ nwekwara ike ịme ụfá»dụ akwụkwá» ntụgharị. Nke a bụ n’efu.

  9. Gwa onye uwe ojii ma á» bụrụ na ịbụghị onye mba Britain na ịchá»rỠịkpá»tụrụ ụlá» á»rụ nná»chite obodo gị ma á» bụ ká»nsulet gị ma á» bụ na ịchá»rá» ka agwa ha na-ejidere gị. Nke a bụ n’efu.

  10. Ndị uwe ojii ga-agwarịrị ogologo oge ole ha ga-ejide gị.

  11. Ọ bụrụ na-agba gị akwụkwá» ebubo, ewepụ okwu gị n’ụlá» ikpe, gị ma á» bụ onye á»ka iwu gị nwere ikike ịhụ akaebe eji boo gị ebubo tupu ụlá» ikpe amalite ịnụrụ okwu ahụ.

Ọ bụrụ na ikike ndị a nke Ỡbụla edoghị gị anya, gwa onye uwe ojii na-ahụ maka njide gị

Hụ ibe akwụkwá» dị ma nchịká»ta gachaa maka á»tụtụ ozi ndị á»zá» gbasara ka ndị uwe ojii ga-esi meso gị omume ma leká»ta gị

Ụdị Ọkwa nke Ikike na Elele a ga-amalite ịdị ire site na 1 Disemba 2018

Biko dobe ozi a ma gụỠya ozugbo ị nwere ike. Ọ ga-enyere gị aka ịme mkpebi mgbe ịná» n’á»dụ ndị uwe ojii.

1. ḷ nweta onye á»ka iwu ka á» nyere gị aka

  • Onye á»ka iwu nwere ike ịnyere gị aka ma nye gị ndụmá»dụ gbasara iwu.
  • ḷrịỠka gị na onye á»ka iwu kpaa agaghị eme ka á» dị ka ịmere ihe dị njo.
  • Onye Uwe Ojii na-ahụ maka Njide ga-ajụrịrị gị ma ịchá»rá» ndụmá»dụ gbasara iwu. Nke a bụ n’efu.
  • Onye uwe ojii ga-ahapụrịrị gị ka gị na onye á»ka iwu kpaa n’oge á» bụla, n’ehihie ma á» bụ n’abalị, mgbe ịná» n’á»dụ ndị uwe ojii.
  • Ọ bụrụ na ịrịỠmaka ndụmá»dụ gbasara iwu, anaghị enyekarị ndị uwe ojii ohere ka ha jụỠgị ajụjụ ruo mgbe ị nwere ohere ka gị na onye á»ka iwu kpaa. Mgbe ndị uwe ojii na-ajụ gị ajụjụ ị nwere ike ịrịỠka gị na onye á»ka iwu ná»rá» n’ịme ụlá» ahụ.
  • Ọ bụrụ na ịgwara onye uwe ojii na ịchá»ghị ndụmá»dụ gbasara iwu mana mechaa gbanwee obi gị, gwa onye uwe ojii na-ahụ maka njide gị bụ onye nke ga-enyere gị aka kpá»tụrụ onye á»ka iwu.
  • Ọ bụrụ na onye á»ka iwu abịaghị ma á» bụ kpá»tụrụ gị n’á»dụ ndị uwe ojii, ma á» bụ na ịchá»rá» ka gị na onye á»ka iwu kpaa á»zá», rịỠonye uwe ojii ka á» kpá»tụrụ ha á»zá».
  • Ị nwere ike ịrịỠka gị na onye á»ka iwu ịma kpaa ma ịgaghị akwụ ụgwá» ma á» bụrụ na ha na-arụ á»rụ enyemaka gbasara iwu. Ọ bụrụ na á» nweghị onye á»ka iwu ịma ma á» bụ na enweghị ike ịkpá»tụrụ onye á»ka iwu ịmaara, ị nwere ike gị na onye á»ka iwu ná» n’á»rụ akpaa. Nke a bụ n’efu.
  • Onye á»ka iwu ná» n’á»rụ enweghị ihe jiká»rá» ya na ndị uwe ojii.

Iji hazie ndụmá»dụ gbasara iwu bụ n’efu:

  • Ndị uwe ojii ga-akpá»tụrụ Defence Solicitor Call Centre (DSCC). Ndị DSCC ga-ahazi ka ndụmá»dụ gbasara iwu site n’aka onye á»ka iwu nke ịrịá»rịỠma á» bụ Onye Ọka Iwu nỠỌrụ.
  • Ndị DSCC bụ ndị á»rụ ná»rá» onwe ha, á»rụ ha bụ ịhazi ndụmá»dụ gbasara iwu n’enweghị ihe á» bụla gbasara ha na ndị uwe ojii.

Ọ bụrụ na ịchá»rỠịkwụ ụgwá» ndụmá»dụ gbasara iwu n’aka gị:

  • N’okwu niile ị nwere ike ịkwụ ụgwá» ndụmá»dụ gbasara iwu ma á» bụrụ na ịchá»rá».
  • Mgbe amachiri ndụmá»dụ gbasara iwu bụ n’efu n’ekwentị nke sitere n’aka CDS Direct, ị ka nwere ike ịgwa onye á»ka iwu nke gị okwu n’ekwentị ma á» bụrụ na ị chá»rá», mana agaghị akwụ ha ụgwá» maka enyemaka gbasara iwu, enwere ike ịgwa gị ka ị kwụỠụgwá». DSCC ga-akpá»tụrụ onye á»ka iwu gị na nná»chite anya gị.
  • Ị nwere ikike ịgwa onye á»ka iwu gị okwu na nzuzo gị n’ekwentị ma á» bụ ha nwere ike kpebie ịbịa hụ gị n’á»dụ ndị uwe ojii.
  • Ọ bụrụ na enweghị ike ịkpá»tụrụ onye á»ka iwu nke ịhá»tara, ndị uwe ojii ka nwere ike ịkpá» DSCC iji hazie ndụmá»dụ gbasara iwu bụ n’efu site n’aka Onye Ọka Iwu NỠỌrụ.

2. Ịgwa mmadụ na ịná» n’á»dụ ndị uwe ojii

  • Ị nwere ike ịgwa ndị uwe ojii ka ha kpá»tụrụ onye kwesịrị ịma na ịná» n’á»dụ ndị uwe ojii. Nke a bụ n’efu.
  • Ha ga-akpá»tụrụ gị mmadụ ozugbo ha nwere ike.

3. Ịlebanye anya N’Usoro nke Omume

  • Usoro nke Omume bụ iwu ndị na-agwa gị ihe onye uwe ojii nwere ike ịme ma á» bụ nke á» nweghị ike ịme mgbe ịná» n’á»dụ ndị uwe ojii. Ha gụnyere nká»wa ikike nke achịká»tara na á»kwa a.
  • Ndị uwe ojii ga-ahapụ gị ka ịgụỠUsoro nke Omume, mana ị gaghị emenwu nke a ma á» bụrụ na á» ga-egbochi onye uwe ojii ịchá»pụta ma ịdara iwu.
  • Ọ bụrụ na ịchá»rỠịgụ Usoro nke Omume, gwa Onye Uwe Ojii na-ahụ maka Njide.

4. Ị nweta enyemaka ahụike ma Ỡbụrụ n’ahụ adịghị gị ma Ỡbụ na ịmerụrụ ahụ

  • Gwa onye uwe ojii ma á» bụrụ na ahụ adịghị gị ma á» bụ na ịchá»rá» á»gwụ ma á» bụ na ịmerụrụ ahụ. Ha ga-akpá» onye dá»kịta ma á» bụ ná»á»sụ ma á» bụ onye á»kachamara nleká»ta ahụike na á» bụ n’efu.
  • Enwere ike ịnye gị ohere ka irie á»gwụ nke gị, mana onye uwe ojii ga-ebu ụzá» nyocha ya. Onye ná»á»sụ ga-ebụkarị ụzá» hụ gị, mana onye uwe ojii ga-akpá» dá»kịta ma á» bụrụ na ịchá»rá» otu. Ị nwere ike ịrịỠka ịhụ dá»kịta á»zá» mana ị nwere ike bụrụ onye ga-akwụ ụgwá» nke a.

5. Ikike nke ịnỠjuu

Ọ bụrụ na-ajụỠgị ajụjụ gbasara itinye aka na nguzobe, nkwado ma Ỡbụ nkwanye omume iyi obodo egwu nke a na-enyo enyo , ị nwere ike ịgaghị ekwu ihe Ỡbụla.

Kaosiladị, á» nwere ike imebi ngá»pụta onwe gị ma á» bụrụ na ikwupụtaghị mgbe ajụrụ gị ajụjụ ihe bụ nke ị ga-atụkwasị obi n’ụlá» ikpe ma emechaa.

Enwere ike iji ihe Ỡbụla nke ikwuru nye ya ka akaebe.

6. ḷmata ihe kpatara eji nwudo ma jide gị

  • Ndị uwe ojii ga-enyerịrị gị ozi ka ịwere nwee ike ghá»ta ihe kpatara eji nwudo gị ma na-enyo n’itinyere aka na nguzobe, nkwado ma á» bụ nkwanye omume iyi obodo egwu.
  • N’á»dụ ndị uwe ojii, ndị uwe ojii ga-agwarịrị gị ihe kpatara ha jiri kwenye na ekwesịrị ka ijide gị.
  • Tupu ajụỠgị ajụjụ á» bụla gbasara itinye aka na omume iyi obodo egwu nke a na-enyo enyo, ndị uwe ojii ga-enyerịrị gị ma á» bụ onye á»ka iwu gị ozi zuru ezu gbasara ihe ndị ha na-eche na ịmere ka ị nwee ike gá»rá» onwe gị, mana á» bụ n’emeghị nyocha ndị uwe ojii.
  • Nke a metụtara ịda iwu ndị á»zá» nke ndị uwe ojii na-enyo gị enyo.

7. ḷhụ ndekỠna akwụkwỠgbasara nwudo gị na njide gị

  • Mgbe ejidere gị n’á»dụ ndị uwe ojii, ndị uwe ojii ga:
    • Edeká»ba na ndeká» njide gị, ihe kpatara yana mkpa á» dị inwudo gị yana ihe mere ha ji kwenye na a ga-ejide gị.
    • Ahapụ gị na onye á»ka iwu gị ka unu lelee ndeká» ahụ. Onye uwe ojii na-ahụ maka njide ga-ahazi nke a.
  • Ndị uwe ojii ga-ahapụrịrị gị ma á» bụ onye á»ka iwu gị ị nweta akwụkwá» na ihe ndị dị mkpa iji nyere aka lụso á»gụ nke á»ma nwudo na njide gị ka o siri gbaso iwu.

8. Ị nweta onye ntụgharị okwu yana ntụgharị akwụkwỠụfá»dụ iji nyere gị aka

  • Ọ bụrụ na ịnaghị asụ ma á» bụ ghá»ta Bekee, ndị uwe ojii ga-ahazi onye na-asụ asụsụ gị iji nyere gị aka. Nke a bụ n’efu.
  • Ọ bụrụ na nti chiri gị ma á» bụ na ị nwere nhịahụ ikwu okwu, ndị uwe ojii ga-ahazi onye ntụgharị okwu Ji Aka Akparịta Ụka nke Britain iji nyere gị aka. Nke a bụ n’efu.
  • Ọ bụrụ na ịnaghị asụ ma á» bụ ghá»ta Bekee, ndị uwe ojii ga-achá»ta onye ntụgharị okwu iji gwa gị ihe kpatara eji jide gị. A ga-eme nke a oge á» bụla emere mkpebi ịhapụ gị n’ime mkpá»rá».
  • Ka emachara mkpebi nke á» bụla idobe gị n’ụlá» mkpá»rá» yana ka agbachara gị akwụkwá» ebubo ịda iwu á» bụla, ndị uwe ojii ga-enyerịrị gị ndeká» nke gị n’asụsụ gị, ihe kpatara ejiri jide gị yana ịda iwu nke ejiri gbaa gị akwụkwá» ebubo, belụsá» ma enwere ihe ndị pụrụiche kpatara ya na agaghị eme nke a. Ndị a bụ:
    • Ọ bụrụ na ikpebie na ịchá»ghị ndeká» ahụ iji gá»rá» onwe gị n’ihi na ịghá»tara nke á»ma ihe na-eme yana nsonazụ nke enweghị ndeká» ahụ, na ị nweela ohere ịrịỠonye á»ka iwu ka á» nyere gị aka mee mkpebi. Ị ga-enyerịrị nkwenye gị na ederede.
    • Ọ bụrụ na inwe ntụgharị á»nụ okwu ma á» bụ nchịká»ta sitere na onye ntụgharị okwu kama ntụgharị edere ede ga-ezuru gị ịgá»rá» onwe gị ma ghá»ta nke á»ma ihe na-eme. Onye na-ahụ maka njide ga-enyekwa ikikere nke a.
  • Mgbe ndị uwe ojii na-ajụ gị ajụjụ na emeghị ndeká» odiyo, onye ntụgharị okwu ga-eme ndeká» ajụjụ na azịza ndị ahụ n’asụsụ gị. Ị ga-enwe ike nyocha nke a tupu ibinye aka na ya dịka ndeká» ziri ezi.
  • Ọ bụrụ na ịchá»rỠịnye ndị uwe ojii akwụkwá» akụká», onye ntụgharị okwu ga-eme á¹…omi akwụkwá» akụká» ahụ n’asụsụ gị maka gị inyocha wee binye aka dịka nke ziri ezi.
  • Ị nwekwara ikike ị nweta ntụgharị Ọkwa a. Ọ bụrụ na ntụgharị okwu adịghị, a ga-enyerịrị gị ozi ahụ site n’onye ntụgharị okwu ma nye gị ntụgharị okwu n’egbughị oge á» bụla.

9. ḷkpá»tụrụ ụlá» á»rụ ndị nná»chite obodo gị ma á» bụ ká»nsulet

Ọ bụrụ na ịbụghị onye mba Britain, ị nwere ike gwa ndị uwe ojii na ịchá»rỠịkpá»tụrụ ỤlỠỌrụ Isi Obodo gị, ỤlỠỌrụ Nná»chite Obodo gị ma á» bụ Ká»nsulet iji gwa ha ebe ịná» na ihe kpatara iji ná»rá» n’á»dụ ndị uwe ojii. Ha nwekwara ike bịa leta gị na nzuzo ma á» bụ hazie ka onye á»ka iwu hụ gị.

10. Ogologo oge ole enwere ike ijide gị

  • Enwere ike iji gị ihe karịrị aka elekere 24 na agbaghị gị akwụkwá» ebubo á» bụla. Nke a nwere ike ito ogologo karịa ma á» bụrụ na á»ka ikpe nwere ike ikpebi mpụ ahụ yana juri ná» n’ụlá» ikpe na Supritendant Ndị Uwe Ojii ma á» bụ na ụlá» ikpe hapụrụ ya ka á» mee. Ka aka elekere 36 gachara, naanị ụlá» ikpe nwere ike ịhapụ ndị uwe ojii á»zá» iji jide gị na agbaghị gị akwụkwá» ebubo á» bụla.
  • Kwa mgbe, kwa mgbe onye isi na ndị uwe ojii ga-elebanyerịrị anya n’okwu gị iji hụ ma á» ka kwesịrị ka edobe gị n’á»dụ ndị uwe ojii. A na-akpá» nke a nyocha, onye uwe ojii ahụ bụ onye uwe ojii na eme nyocha. Belụsá» ma ị ná»ghị n’á»ná»dụ ahụ izu oke, ị nwere ikike ikwu okwu banyere mkpebi a n’á»dịde ma á» bụ site na ịgwa onye uwe ojii na eme nyocha ahụ n’onwe gị ma á» bụ na njiká» igwe onyonyoo. Onye á»ka iwu gị nwekwara ikike ikwu okwu banyere nke a na nná»chite anya gị.
  • Ọ bụrụ na onye á»rụ nyocha ahapụghị gị, a ga-agwarịrị gị ihe kpatara ya ma deká»ba ihe kpatara ya na ndeká» njide gị.
  • Ọ bụrụ na njide gị adịghịzị mkpa, a ga-ahapụrịrị gị. Ọ bụrụ na ndị uwe ojii gwa gị na ha chá»rỠịmalitekwa inyocha mpụ ahụ, a ga-ahapụ gị site na mgbapụta ma á» bụ na akwụghị ụgwá» á» bụla. Ọ bụrụ na agbapụtara gị, a gaenyerịrị gị á»kwa edere ede iji gwa gị na ị ga-alaghachiteriri n’á»dụ ndị uwe ojii yana gbasara á»ná»dụ á» bụla nwere ike ịmetụta mgbapụta gị.
  • Mgbe ndị uwe ojii chá»rỠịrịỠụlá» ikpe ka ha gbatịa njide gị:
    • A ga-enyerịrị gị á»kwa edere ede na agwa gị mgbe ikpe ahụ ga-eme yana ihe ndị kpatara eji achỠịdá»tị njide gị.
    • A ga-edoteriri gị n’ụlá» ikpe maka ikpe ahụ belụsá» na atá»litere njiká» igwe onyonyoo, ka ị nwee ike ịhụ ma nụ ndị mmadụ ná» n’ụlá» ikpe, ha enwekwaa ike ịhụ ma nụ gị.
    • Ị nwere ikike ịnwe onye á»ka iwu oge ịná» n’ụlá» ikpe.
    • A ga-enye ndị uwe ojii ohere idobe gị n’ụlá» mkpá»rá» naanị ma á» bụrụ na ụlá» ikpe ekwenye na á» dị mkpa yana na ndị uwe ojii ji mkpachapụ anya enyocha okwu gị n’etufughị oge.
  • Ọ bụrụ na ndị uwe ojii nwere akaebe zuru oke iji zipu gị ụlá» ikpe, enwere ike gbaa gị akwụkwá» ebubo n’á»dụ ndị uwe ojii ma á» bụ site na nzipu leta, ka ịbịa n’ụlá» ikpe ka anụrụ ikpe gị.

Nyocha na mgbatị njide

  • Enwere ike nwee oge a ga-ejide karịa aka elekere 48 mgbe anwudochara gị. N’á»ná»dụ ndị a, a ga-enyerịrị gị ihe ndị a:
    • Akwụkwá» edere ede na emeela akwụkwá» anamachá»ihe iji gbatị njide gị.
    • Oge emere akwụkwá» anamachá»ihe ahụ.
    • Oge a ga-anụrụ akwụkwá» anamachá»ihe ahụ n’ụlá» ikpe yana
    • Ihe ndị kpatara ejiri achá» ka agba n’ihu na njide ahụ.

A ga-enyerịrị gị á»kwa (yana onye nná»chi anya gbasara iwu gị) oge á» bụla emere akwụkwá» anamachá»ihe iji gbatị ma á» bụ gaba n’ihu gbatịa njide gị.

11. Ohere nnweta akaebe ma Ỡbụrụ na okwu gị pụỠn’ụlỠikpe.

Ọ bụrụ na agbaa gị akwụkwá» ebubo ịda iwu, a ga-ahapụrịrị gị ma á» bụ onye á»ka iwu gị ka á» hụ akaebe ahụ megidere gị yana akaebe nke nwere ike ịnyere gị aka gá»rá» onwe gị. A ga-emerịrị nke a tupu nnụrụ ikpe gị amalite. Ọ bụ á»rụ ndị uwe ojii na ndị Ọrụ Crown Prosecution ịhaziriri nke a ma nye ohere ịnweta akwụkwá» na ihe ndị dị mkpa.

Ihe ndị á»zỠị ga-amata gbasara ịná» n’á»dụ ndị uwe ojii

Otu ekwesịrị isi meso gị omume ma leká»ta gị

Ndị a bụ nkenke ederede na agwa gị gbasara ihe ị nwere ike ịtụ anya ya ka edobere gị n’á»dụ ndị uwe ojii. Iji chá»pụtakwuo, rịỠka ịhụ Usoro nke Omume. Ha gụnyere ndepụta ebe ịga ahụ á»tụtụ ozi gbasara nke á» bụla n’ime ndị a. JụỠonye uwe ojii naahụ maka njide ma á» bụrụ na ị nwere ajụjụ á» bụla.

Ndị chá»rá» enyemaka

  • Ọ bụrụ na irubeghị 18 ma á» bụ ị dịghị ike, á»mụmatụ á» bụrụ na ị nwere nhịahụ mmụta ma á» bụ nsogbu ahụike á»gụgụ isi, yabụ na ị nwere ikike ka gị na mmadụ ná»rá» mgbe ndị uwe ojii na-eme ụfá»dụ ihe. Onye a ka a na-akpỠ“okenye tozuru etozu†nke gị yana a ga-enye ha á¹…omi nke Ọkwa a.
  • Okenye gị tozuru etozu ga-enyere gị ghá»ta ihe na eme ma leká»ta gị anya. Onye ahụ ga-aná»nyerịrị gị mgbe ndị uwe ojii na-agwa gị gbasara ikike gị ma gwa gị ihe kpatara eji dobe gị n’á»dụ ndị uwe. Onye ahụ ga-aná»nyerịrị kwa gị mgbe ndị uwe ojii na-agụpụtara gị ịdá» aka ntị ndị uwe ojii.
  • Okenye gị tozuru etozu nwekwara ike rịỠmaka onye á»ka iwu na nná»chite anya gị.
  • Ị nwere ike ịgwa onye á»ka iwu gị okwu n’enweghị okenye gị tozuru etozu n’ịme ụlá» ahụ ma á» bụrụ na ịchá»rá».
  • Ndị uwe ojii nwekwara ike ịme otu n’ime ihe ndị edepụtara n’okpuru ka ịná» n’á»dụ ndị uwe ojii. Belụsá» na enwere ihe ndị pụrụ iche, okenye gị tozuru etozu ga-aná»nyerịrị gị mgbe niile, belụsá» ma enwere ihe pụrụiche kpatara ya ma á» bụrụ na ndị uwe ojii na-eme otu n’ime ihe ndị a :
    • ḷjụ gị ajụjụ ma á» bụ sị gị binye aka n’akwụkwá» akụká» edere ede ma á» bụ akwụkwá» ndetu onye uwe ojii.
    • Iyipu ihe karịrị otu akwa mpụga gị iji mee gị nyocha.
    • Nara mbisa mkpịsị aka gị, foto ma á» bụ DNA ma á» bụ ihe nlele á»zá»..
    • ḷme ihe á» bụla metụtara usoro nchá»pụta onye akaebe hụrụ ihe mere.
  • Okenye gị tozuru etozu kwesịrị ka enye ya ohere ka á» ná»rá» n’onwe ya ya ma á» bụ n’ekwentị iji nyere gị aka, mgbe ndị uwe ojii na-enyocha okwu gị iji hụ ma ekwesịrị ịgaba n’ihu jide gị.
  • Ọ bụrụ na okenye gị tozuru etozu ná», ha ga-aná»rịrị mgbe ndị uwe ojii na-agba gị akwụkwá» ebubo maka ịda iwu.

Ị nweta nká»wapụta oge gị n’á»dụ ndị uwe ojii

  • A na-edeká»ba ihe niile nke mere gị mgbe ịná» n’á»dụ ndị uwe ojii. Nke a ka a naakpá» Ndeká» Njide.
  • Mgbe ịhapụrụ á»dụ ndị uwe ojii, gị, onye á»ka iwu gị ma á» bụ okenye gị tozuru etozu nwere ike ịrịỠmaka otu á¹…omi Ndeká» Njide ahụ. Ndị uwe ojii ga-enye gị otu á¹…omi nke Ndeká» Njide gị ozugbo ha nwere ike.
  • Ị nwere ike ịjụ ndị uwe ojii maka otu á¹…omi nke Ndeká» Njide gị ruo á»nwa 12 ka ịhapụchara á»dụ ndị uwe ojii.

Na akpá»tụrụ

  • N’ikwuru onye á»ka iwu yana ịgwa mmadụ gbasara nwudo emere gị, a na-ahapụkarị gị ka ịmee otu oku ekwentị.
  • RịỠndị uwe ojii ma á» bụrụ na ịchá»rỠịkpá» oku ekwentị.
  • Ị nwekwara ike ịrịỠmaka mkpịsị odee na akwụkwá».
  • Ị nwere ike nwee ohere ịnabata ndị á»bịa mana onye na-ahụ maka njide nwere ike jụ ịnabata nke ahụ.

Ụlá» mkpá»rá» gị

  • Ọ bụrụ na á» ga-ekwe á»mụme, ekwesịrị idobe gị n’ụlá» mkpá»rá» nke gị.
  • Ọ kwesịrị ịdị á»cha, nwee okpomá»kụ ma nwee á»kụ.
  • Ihe mgbakwasa akwa gị kwesịrị ịdị á»cha ma dị n’á»ná»dụ dị mma.
  • Ekwesịrị ka ahapụ gị ka ijiri ụlá» mposi ma sachaa ahụ.

Akwa

Ọ bụrụ na anara gị akwa gị, mgbe ahụ ndị uwe ojii ga-enyerịrị gị ụdị akwa á»zá».

Nri na ihe á»á¹…ụṅụ

A ga-enyerịrị gị nri ugboro 3 n’ụbá»chị yana ihe á»á¹…ụṅụ. Ị nwekwara ike ịṅụ ihe á»á¹…ụṅụ n’etiti nri.

Mgbatị ahụ

Ọ bụrụ na á» ga-ekwe á»mụme, ekwesịrị ịhapụ gị ka ịpụỠilo kwa ụbá»chị nara ikuku á»ma.

Mgbe ndị uwe ojii na-ajụ gị ajụjụ

  • Ime ụlá» ahụ kwesịrị ịdị á»cha, nwee okpomá»kụ ma nwee á»kụ.
  • Ọ kwesịghị na ị ga-akwụ á»tá».
  • Ndị uwe ojii ahụ kwesịrị ịgwa gị aha ha na á»kwa ha.
  • Ị kwesịrị inwe oge izu ike na oge iri nri na oge ịṅụ ihe á»á¹…ụṅụ ka aka elekere abụỠgachara.
  • Ekwesịrị ka enye gị á»bụlagodi aka elekere 8 iji rahụ ụra n’ime aka elekere 24 á» bụla emere gị njide.

Agụụ Okwukwe

Gwa ndị uwe ojii ma á» bụrụ na ịchá»rá» ihe á» bụla iji nyere gị aka ịme okpukpe gị mgbe ịná» n’á»dụ ndị uwe ojii. Ha nwere ike ịnye gị akwụkwỠụka na ihe ndị á»zá», ka o siri dị mkpa.

Oge iwu nkịtị na-adị iche

Ị nweta onye á»ka iwu ka á» nyere gị aka

A na-enwe oge mgbe ndị uwe ojii ga-achỠịjụ gị ajụjụ á»sá» á»sá» tupu gị na onye á»ka iwu gị akpaká»rịta. Enyere ozi gbasara ndị a na Usoro nke Omume. Ndị a, na-edepụta ihe ndị uwe ojii nwere ike ịme na nke ha enweghị ike ịme ka ịná» n’á»dụ ndị uwe ojii. Ọ bụrụ na ịchá»rỠịlebanye anya na nká»wapụta ha, ha dị na nkeji akwụkwá» 6.7 nke Koodu H nke Usoro nke Omume.

Ọ nwere otu oge mgbe ndị uwe ojii agaghị ekwe ka gị na onye á»ka iwu ịhá»pụtara kpaká»rịta. Ọ bụrụ na nke a mee, a ga-ahapụrịrị gị ka ịhá»rá» onye á»ka iwu á»zá». Ọ bụrụ na ị chá»rỠịlebanye anya na nká»wapụta ha, ha dị na Mgbakwunye B nke Koodu H nke Usoro nke Omume.

Enwere otu oge mgbe ndị uwe ojii agaghị ekwe ka gị na onye á»ka iwu gị kwuká»rịta na nzuzo. Nke a bụ mgbe onye isi uwe ojii na-enye ikikere ka ịnspektá» yi uwe á»rụ ná»rá» ebe ahụ. Ọ bụrụ na ịchá»rỠịlebanye anya na nká»wapụta ha, ha dị na nkeji akwụkwá» 6.5 nke Koodu H nke Usoro Omume.

ḷgwa mmadụ na ịná» n’á»dụ ndị uwe ojii

Enwere oge mgbe ndị uwe ojii agaghị ekwe ka ịkpá»tụrụ onye á» bụla. Enyere ozi gbasara oge ndị a na Usoro nke Omume. Ọ bụrụ na ịchá»rỠịlebanye anya na nká»wapụta ha, ha dị na Mgbakwunye B nke Koodu H nke Usoro nke Omume.

Ndị Ọbịa Ndị Eji Eji Ná»rá» Onwe ha

Enwere ndị á»bịa bi n’ogbe a na-enye ohere ịbata n’á»dụ ndị uwe ojii n‘amaghị á»kwa. Amaara ha dịka ndị á»bịa ndị eji eji ná»rá» onwe ha, ha na-arụ á»rụ akwụ ụgwá» ka ewere hụ na a na-eleká»ta ndị eji eji nke á»ma ma nwee ike nweta ikike ha.

Ị nweghị ikike á» bụla ịhụ onye á»bịa ndị eji eji ná»rá» onwe ha ma á» bụ ịrịỠha ka ha bịa leta gị mana onye á»bịa nwere ike ịrịỠka á» bịa leta gị. Ọ bụrụ na onye á»bịa ndị eji eji ná»rá» onwe ha abịa leta gị mgbe ịná» na mkpá»rá», ha na-emere onwe ha nke a n’enweghị mkpaká» n’etiti ha na ndị uwe ojii iji lelee ma echedoro á»dịmma gị na ikike gị. Agbanyeghị, á» bụghị iwu na ị ga-agwa ha okwu ma á» bụrụ na ịchá»ghị.

Otu esi eme mkpesa

Ọ bụrụ na ịchá»rỠịkpesa gbasara otu esiri meso gị omume, rịỠka gị na onye uwe ojii bụ ịnspektá» ma á» bụ á»kwa karịrị kpaká»rịta. Mgbe ahapụchara gị, ị nwekwara ike ịme mkpesa n’á»dụ ndị uwe ojii á» bụla n’aka Independent Police Complaints Commission (IPCC) ma á» bụ site n’onye á»ka iwu ma á» bụ MP gị na nná»chite anya gị.