Notice of rights and entitlements Igbo (PACE Code C) (accessible version)
Updated 11 March 2019
Cheta ikike gị mgbe eji gị eji
Ikike a bụ ndị enyere gi n’okpuru iwu England na Wales ma gbasokwa n’ikike nke ịnata ozi n’usoro ihe gbasara ịda iwu.
Achịká»tara ikike gị n’akandị uwe ojii n’ibe akwụkwá» a.
Enwekwara á»tụtụ ozi ndị á»zá» na nkeji akwụkwá» 1 ruo 11 n’ibe akwụkwá» na-eso ndị a. Nká»wapụta ya n’ụzá» zuru ezu dị na Ndeká» C nke ndị uwe ojii ji arụ á»rụ.
- Gwa onye uwe ojii ma á» bụrụ na ịchá»rá» ka onye á»ka iwu nyere gị aka mgbe ịná» n’aka ndị uwe ojii. Nke a bụ n’efu.
- Gwa onye uwe ojii ma á» bụrụ na ịchá»rá» ka agwa mmadụ ebe ịná». Nke a bụ n’efu.
- Gwa onye uwe ojii ma á» bụrụ na ịchá»rỠịlebanye anya n’iwu ha – a na- akpá» ha Usoro ndị uwe ojii ji arụ á»rụ.
- Gwa onye uwe ojii ma á» bụrụ na ịchá»rá» enyemaka ahụike. Gwa onye uwe ojii ma á» bụrụ na ahụ adịghị gị ma á» bụ na ịmerụrụ ahụ. Enyemaka ahụike bụ n’efu.
- Ọ bụrụ na ajụỠgị ajụjụ gbasara ịda iwu a na-enyo enyo, ị nwere ike ịgaghị ekwu ihe á» bụla. Kaosiladị, á» nwere ike imebi ngá»pụ onwe gị ma á» bụrụ na ikwupụtaghị mgbe ajụrụ gị ajụjụ ihe bụ nke ị ga-atụkwasị obi n’ụlá» ikpe ma emechaa. Enwere ike iji ihe á» bụla nke ikwuru nye ya ka akaebe.
- Onye uwe ojii ga-agwarịrị gị gbasara iwu nke ha chere n’ịdara yana ihe kpatara eji jide gị ma debekwa gị.
- Onye uwe ojii ga-ahapụrịrị gị ma á» bụ onye á»ka iwu gị ka á»hụ ndeká» na akwụkwá» gbasara ihe kpatara eji jide gị ma debekwa gị yana oge gị n’aka ndị uwe ojii.
- Ọ bụrụ na ịchá»rá» onye ntụgharị okwu, onye uwe ojii ga-enwetarịrị gị otu.. ḷ nwekwara ike ịme ụfá»dụ akwụkwá» ntụgharị. Nke a bụ n’efu.
- Gwa onye uwe ojii ma á» bụrụ na ịbụghị onye BritenBritain na ịchá»rỠịkpá»tụrụ ụlá» á»rụ nná»chite obodo gị ma á» bụ ká»nsulet gị ma á» bụ na ịchá»rá» ka agwa ha na-ejidere gị. Nke a bụ n’efu.
- Ndị uwe ojii ga-ekwurịrị ogologo oge ole ha ga-edebe gị n’aka ha.
- Ọ bụrụ na-agba gị akwụkwá» ebubo, ewepụ okwu gị n’ụlá» ikpe, gị ma á» bụ onye á»ka iwu gị nwere ikike ịhụ akaebe eji boo gị ebubo tupu ụlá» ikpe amalite ịnụrụ okwu ahụ.
Ọ bụrụ na ikike ndị a nke Ỡbụla edoghị gị anya, gwa onye uwe ojii na-ahụ maka okwu gị.
Hụ ibe akwụkwá» ndị enwere ma nchịká»ta gachaa maka ụzá» ndị uwe ojii ga-esi meso gị omume ma leká»ta gị.
Ozi ndeká» a na ikike a n’ihe ndị á»zá» so ya ga-ebido á»rụsite 1 December 2018
Biko dobe ozi a ma gụỠya ozugbo ị nwere ike. Ọ ga-enyere gị aka ịme mkpebi mgbe ịnỠn’aka ndị uwe ojii.
1. ỊNweta onye á»ka iwu ka o nyere gị aka
- Onye á»ka iwu nwere ike ịnyere gị aka ma nye gị ndụmá»dụ gbasara iwu.
- ḷrịỠka gị na onye á»ka iwu kpaa agaghị eme ka á» dị ka ịmere ihe dị njo.
- Onye Uwe ojii na-ahụ maka okwu gị ga-ajụrịrị gị ma ịchá»rá» ndụmá»dụ gbasara iwu. Nke a bụ n’efu.
- Onye uwe ojii ga-ahapụrịrị gị ka gị na onye á»ka iwu kpaa n’oge á» bụla, n’ehihie ma á» bụ n’abalị, mgbe ịná» n’aka ndị uwe ojii.
- Ọ bụrụ na ịrịá»rịỠmaka ndụmá»dụ gbasara iwu, anaghị enyekarị ndị uwe ojii ohere ka ha jụỠgị ajụjụ ruo mgbe inwere ohere ka gị na onye á»ka iwu kpaa. Mgbe ndị uwe ojii na-ajụ gị ajụjụ, inwere ike ịrịỠka gị na onye á»ka iwu ná»rá» n’ịme ụlá» ahụ.
- Ọ bụrụ na ịgwara onye uwe ojii na ịchá»ghị ndụmá»dụ gbasara iwu mana mechaa gbanwee obi gị, gwa onye uwe ojii na-ahụ maka okwu gị bụ onye nke ga-enyere gị aka kpá»tụrụ onye á»ka iwu.
- Ọ bụrụ na onye á»ka iwu abịaghị ma á» bụ kpá»tụrụ gị n’ụlá» á»rụ ndị uwe ojii, ma á» bụ na ịchá»rá» ka gị na onye á»ka iwu kpaa á»zá», rịỠonye uwe ojii ka á»kpá»tụrụ ha á»zá».
Ndụmá»dụ gbasara iwu bụ n’efu gbasara okwu ndị adịghị oke mkpa:
- N’ụfá»dụ okwu ndị metụtara okwu esighị ike, ebelatara ndụmá»dụ gbasara iwu ka á» bụrụ ndụmá»dụ ekwentị sitere n’aka ndị ndụmá»dụ tozuru etozu si n’aka Criminal Defence Service (CDS) ma ewezuga ihe metụtara ihe ụfá»dụ mgbe onye á»ka iwu kwesịrị ịbịa n’ụlá» á»rụ ndị uwe ojii, dị ka:
- á» bụrụ na onye uwe ojii chá»rỠịjụ gị ajụjụ gbasara ịda iwu ma á» bụ mee usoro nchá»pụta onye akaebe hụrụ ihe mere.
- ịchá»rá» enyemaka “okenye tozuru etozuâ€. Hụ “ndị chá»rá» enyemakaâ€.
- ị nweghị ike ịkparịta ụka n’ekwentị, ma Ỡbụ ,
- Mkpesa siri ike maka mkpaso agwa á»já»á» sitere n’aka ndị uwe ojii.
Mgbe ndụmá»dụ bụ n’efu ejedebeghị sá» na ekwentị sitere na CDS Direct:
- Ị nwere ike ịrịỠka gị na onye á»ka iwu ịma kpaa mana ịgaghị akwụ ụgwá» ma á» bụrụ na ha na-arụ á»rụ enyemaka gbasara iwu. Ọ bụrụ na á» nweghị onye á»ka iwu ịma ma á» bụ na enweghị ike ịkpá»tụrụ onye á»ka iwu ịmaara, ị nwere ike gị na onye á»ka iwu ná» n’á»rụ akpaa. Nke a bụ n’efu.
- Onye á»ka iwu ná» n’á»rụ enweghị ihe jiká»rá» ya na ndị uwe ojii.
Iji hazie ndụmá»dụ gbasara iwu bụ n’efu:
- Ndị uwe ojii ga-akpá»tụrụ Defence Solicitor Call Centre (DSCC). Ndị DSCC ga-ahazi ka enye ndụmá»dụ gbasara iwu, nwere ike site na CDS Direct, onye á»ka iwu nke ịrịá»rịỠma á» bụ Onye Ọka iwu ná» á»rụ.
- Ndị DSCC na CDS Direct bụ ndị á»rụ ná»á»rá» onwe ha, á»rụ bụ ịhazi ndụmá»dụ gbasara iwu n’enweghị ihe á» bụla gbasara ha na ndị uwe ojii.
Ọ bụrụ na ịchá»rỠịkwụ ụgwá» ndụmá»dụ gbasara iwu n’onwe gị:
- N’okwu niile ị nwere ike ịkwụ ụgwá» ndụmá»dụ gbasara iwu ma á» bụrụ na ịchá»rá».
- Mgbe ndụmá»dụ gbasara iwu jedebere na ndụmá»dụ ekwentị sitere na CDS Direct, gị na onye á»ka iwu nke ịhá»tara ka nwere ike ịkpa n’ekwentị ma á» bụrụ na ịchá»rá» mana á» bụghị ndị enyemaka ihe gbasara iwu ga-akwụ ụgwá» ya, ma ha nwere ike gwa gị ka ịkwụỠha ụgwá». DSCC ga-akpá»tụrụ onye á»ka iwu gị na nná»chite anya gị.
- Ị nwere ikike ịchá» ndụmá»dụ nzuzo n’aka onye á»ka iwu gị n’ekwentị ma á» bụ ha nwere ike kpebie ịbịa hụ gị n’á»dụ ndị uwe ojii.
- Ọ bụrụ na enweghị ike ịkpá»tụrụ onye á»ka iwu nke ịhá»tara, ndị uwe ojii ka nwere ike ịkpá» DSCC iji hazie ndụmá»dụ gbasara iwu bụ n’efu site n’aka Onye Ọka iwu NỠỌrụ.
2. ḷgwa mmadụ na ịná» n’á»dụ ndị uwe ojii.
- Ị nwere ike ịgwa ndị uwe ojii ka ha kpá»tụrụ onye kwesịrị ịma na ịná» n’aka ha . Nke a bụ n’efu.
- Ha ga-akpá»rá» gị onye ahụ ozugbo ha nwere ike.
3. Ilebanye anya N’Usoro Ọrụ
- Usoro á»rụ bụ iwu ndị na-agwa gị ihe onye uwe ojii nwere ike ịme ma á» bụ nke á» nweghị ike ịme mgbe ịná» n’aka ndị uwe ojii. Ha gụnyere nká»wa ikike nke achịká»tara Ọkwa a.
- Ndị uwe ojii ga-ahapụ gị ka ịgụỠUsoro á»rụ mana ịgaghị agụ ya ruo ogologo oge nke na á» ga-egbochi onye uwe ojii ịchá»pụta ma ịdara iwu.
- Ọ bụrụ na ịchá»rỠịgụ Usoro á»rụ, gwa Onye Uwe ojii okwu gị dị n’aka ya.
4. Ịnweta enyemaka ahụike ma Ỡbụrụ n’ahụ adịghị gị ma Ỡbụ na ịmerụrụ ahụ.
- Gwa onye uwe ojii ma á» bụrụ na ahụ adịghị gị ma á» bụ na ịchá»rá» á»gwụ ma á»bụ na ịmerụrụ ahụ. Ha ga-akpá» onye dá»kịta ma á» bụ ná»á»sụ ma á» bụ onye á»kachamara nleká»ta ahụike ndị á»zá». Nke a bụ n’efu.
- Enwere ike ịnye gị ohere ka irie á»gwụ nke gị mana onye uwe ojii ga-ebu ụzá» nyocha ya. Onye ná»á»sụ ga-ebụkarị ụzá» hụ gị , mana onye uwe ojii ga-akpá» dá»kịta ma á» bụrụ na ịchá»rá». Ịnwere ike ịrịỠka ịhụ dá»kịta á»zá» mana ịnwere ike bụrụ onye ga-akwụ ụgwá» nke a.
5. Ikike nke ịnỠjuu
Ọ bụrụ na-ajụỠgị ajụjụ gbasara ịda iwu a na-enyo enyo, ị nwere ike ịgaghị ekwu ihe Ỡbụla.
Kaosiladị, á» nwere ike imebi ngá»pụta onwe gị ma á» bụrụ na ikwupụtaghị mgbe ajụrụ gị ajụjụ ihe bụ nke ị ga-atụkwasị obi n’ụlá» ikpe ma emechaa.
Enwere ike iji ihe Ỡbụla nke ikwuru nye ya ka akaebe.
6. ḷmata maka ịda iwu nke a na-enyo n’ịdara yana ịmata ihe kpatara eji jide gị ma debekwa gị
- Ndị uwe ojii ga-agwarịrị gị gbasara ụdị ịda iwu nke ha na-eche n’ịdara. Nke a gụnyere mgbe na ebe ha chere n’ịdara ya.
- Ndị uwe ojii ga-agwarịrị gị ihe kpatara ha jiri chee n’ịdara iwu ahụ yana ihe kpatara ha ji kwenye na ha kwesịrị ijide gị.
- N’ụlá» á»rụ ndị uwe ojii, ndị uwe ojii ga-agwarịrị gị ihe kpatara ha jiri kwenye na ekwesịrị ka ejide gị.
- Tupu ajụỠgị ajụjụ á» bụla gbasara ịda iwu á» bụla, ndị uwe ojii ga-enyerịrị gị na onye á»ka iwu gị ozi zuru ezu gbasara ihe ndị uwe ojii na-eche na ịmere ka ị nwee ike gá»rá» onwe gị, mana á» bụghị n’oge ị nwere ike imebi nyocha ndị uwe ojii.
- Nke a metụtara ịda iwu ndị á»zá» nke ndị uwe ojii na-eche n’ịdara.
7. ḷhụ ndekỠna akwụkwỠgbasara njide gị na idebe gị
- Mgbe ejidere gị,n’ụlỠndị uwe ojii ndị uwe ojii ga-:
- Edeká»ba na ndeká» njide gị, ihe kpatara yana mkpa á» dị ijide gị yana ihe mere ha ji kwenye na a ga-ejide gị.
- Ahapụ gị na onye á»ka iwu gị ka unu lebaa ndeká» ahụ anya. Onye uwe ojii na-ahụ maka okwu gị ga-ahazi nke a.
- Nke a metụtara ịda iwu nke Ỡbụla nke ndị uwe ojii na-eche n’ịdara.
- Ndị uwe ojii ga-ahapụrịrị gị ma á» bụ onye á»ka iwu gị ịnweta akwụkwá» na ihe ndị dị mkpa iji nyere aka lụso á»gụ nke á»ma njide na ndebe gị ka osiri gbaso iwu.
8. Ịnweta onye ntụgharị na onye nsụgharị okwu maka ntụgharị akwụkwỠụfá»dụ iji nyere gị aka
- Ọ bụrụ na ịnaghị asụ ma á» bụ ghá»ta Bekee, ndị uwe ojii ga-ahazi onye na- asụ asụsụ gị iji nyere gị aka. Nke a bụ n’efu.
- Ọ bụrụ na nti chiri gị ma Ỡbụ na ị nwere nsogbu n’ikwu okwu, ndị uwe ojii ga-ahazi onye ntụgharị okwu Ji Aka Akparịta Ụka nke Britain iji nyere gị aka. Nke a bụ n’efu.
- Ọ bụrụ na ịnaghị asụ ma á» bụ ghá»ta Bekee, ndị uwe ojii ga-achá»ta onye ntụgharị okwu iji gwa gị ihe kpatara eji jide gị. A ga-eme nke a oge á» bụla emere mkpebi ịhapụ gị n’ime mkpá»rá».
- Ka emechara mkpebi nke á» bụla idobe gị n’ụlá» mkpá»rá» yana ka agbachara gị akwụkwá» ebubo ịda iwu á» bụla, ndị uwe ojii ga-enyerịrị gị ndeká» nke gị n’asụsụ gị, ihe kpatara ejiri jide gị yana ịda iwu nke ejiri gbaa gị akwụkwá» ebubo, beluso ma enwere ihe ndị pụrụiche kpatara ya na agaghị eme nke a. Ndị a bụ:
- Ọ bụrụ na ikpebie na ịchá»ghị ndeká» ahụ iji gá»rá» onwe gị n’ihi na ịghá»tara nke á»ma ihe na-eme yana nsonazụ nke enweghị ndeká» ahụ, na ị nweela ohere ịrịỠonye á»ka iwu ka á» nyere gị aka mee mkpebi. Ị ga-enyerịrị nkwenye gị na ederede.
- Ọ bụrụ na inwe ntụgharị á»nụ okwu ma á» bụ nchịká»ta sitere na onye ntụgharị okwu kama ntụgharị edere ede ga-ezuru gị ịgá»rá» onwe gị ma ghá»ta nke á»ma ihe na-eme. Onye na-ahụ maka njide ga-enyekwa ikikere nke a.
- Mgbe ndị uwe ojii na-ajụ gị ajụjụ na emeghị ndeká» á»diyo, onye ntụgharị okwu ga-eme ndeká» ajụjụ na azịza ndị ahụ n’asụsụ gị. Ị ga-enwe ike nyocha nke a tupu ibinye aka na ya dịka ndeká» ziri ezi.
- Ọ bụrụ na ịchá»rỠịnye ndị uwe ojii akwụkwá» akụká», onye ntụgharị okwu ga-eme ná¹…omi akwụkwá» akụká» ahụ n’asụsụ gị maka gị inyocha wee binye aka dịka nke ziri ezi.
- Ị nwekwara ikike ị nweta ntụgharị Ọkwa a. Ọ bụrụ na ntụgharị okwu adịghị, a ga-enyerịrị gị ozi ahụ site n’onye ntụgharị okwu ma nye gị ntụgharị okwu n’egbughị oge Ỡbụla.
9. ḷkpá»tụrụ ụlá» á»rụ ndị nná»chite obodo gị ma á» bụ ká»nsụlet
Ọ bụrụ na ịbụghị onye mba Britain, ị nwere ike gwa ndị uwe ojii na ịchá»rỠịkpá»tụrụ Ụlá» á»rụ Isi Obodo gị, Ụlá» á»rụ Nná»chite Obodo gị ma á» bụ Ká»nsụlet iji gwa ha ebe ịná» na ihe kpatara iji ná»rá» n’aka ndị uwe ojii. Ha nwekwara ike bịa leta gị na nzuzo ma á» bụ hazie ka onye á»ka iwu hụ gị.
10. Ogologo oge ole enwere ike ijide gị
- Enwere ike ijidekarị gị ihe ruru awa 24 n’agbaghị gị akwụkwá» ebubo á» bụla. Nke a nwere ike tee aka karịa mana á» bụ naanị ma á» bụrụ na onye á»ka ikpe na ndị na-eke ikpe n’ụlá» ikpe ukwuu nwere ike ịnụrụ ịda iwu ahụ ma Onye Uwe ojii Suprịtendant ma á» bụ ụlá» ikpe kwere ka nke a mee. Ka awa 36 gachara, naanị ụlá» ikpe nwere ike inyekwu ndị uwe ojii oge ijide gị n’agbaghị gị akwụkwá» ebubo.
- Kwa mgbe, kwa mgbe onye isi na ndị uwe ojii ga-elebanye anya n’okwu gị iji hụ ma á» ka kwesịrị ka edobe gị n’aka ndị uwe ojii. A na- akpá» nke a nyocha. Naanị ma á» bụrụ na ịná»ghị n’á»ná»dụ ahụ izu oke, ị nwere ikike ikwu okwu banyere mkpebi a. Onye á»ka iwu gị nwekwara ikike ikwu okwu banyere nke a na nná»chite anya gị.
- Ọ bụrụ na onye á»rụ nyocha ahapụghị gị, a ga-agwarịrị gị ihe kpatara ya ma deká»ba ihe kpatara ya na ndeká» njide gị.
- Ọ bụrụ na njide gị adịghị mkpa, a ga-ahapụrịrị gị. Ọ bụrụ na ndị uwe ojii ka chá»rỠịganihu ime nyocha ịda iwu ahụ, enwere ike ijiri ego gbapụta gị ma á» bụ agaghị eji ego gbapụta gị. Ọ bụrụ na agbapụta gị, a ga-enyerịrị gị á»kwa edere ede iji gwa gị na ịga abịaghachirịrị n’ụlá» ndị uwe á»jii yana á»ná»dụ ndị á» bụla metụtara mgbapụta gị
- Mgbe ndị uwe ojii rịá»rịỠụlá» ikpe ka ha gbatịa njide gị:
- A ga-edoteriri gị n’ụlá» ikpe maka ikpe ahụ belụsá» na atá»litere njiká» igwe onyonyoo, ka ị nwee ike ịhụ ma nụ ndị mmadụ ná» n’ụlá» ikpe, ha enwekwaa ike ịhụ ma nụ gị.
- Enweghị ike ịtá»lite njiká» igwe onyonyoo belụsá» na onye ụlá» mkpá»rá» ahụrụ ya ka ihe ziri ezi, onye á»ka iwu enyela gị ndụmá»dụ gbasara ojiji ya, ma ị nyela nkwenye gị.
- A ga-enyerịrị gị akwụkwá» ga-agwa ụlá» ikpe gbasara akaebe na ihe kpatara ndị uwe ojii jiri chá»á» idobe gị n’ụlá» mkpá»rá».
- Ị nwere ikike ịnwe onye á»ka iwu oge ịná» n’ụlá» ikpe.
- A ga-enye ndị uwe ojii ohere idobe gị n’ụlá» mkpá»rá» ma á» bụrụ na ụlá» ikpe ekwenye na á» dị mkpa yana na ndị uwe ojii ji mkpachapụ anya enyocha okwu gị n’etufughị oge.
- Ọ bụrụ na ndị uwe ojii nwere akaebe zuru oke iji zipu gị ụlỠikpe, enwere ike gbaa gị akwụkwỠebubo n’aka ndị uwe ojii ma Ỡbụ site na nzipu leta, ka ịbịa n’ụlỠikpe ka anụrụ ikpe gị.
11. Ohere nnweta akaebe ma Ỡbụrụ na okwu gị pụỠn’ụlỠikpe.
Ọ bụrụ na agba gị akwụkwá» ebubo ịda iwu, a ga-ahapụrịrị gị ma á» bụ onye á»ka iwu gị ka á» hụ akaebe ahụ megidere gị yana akaebe nke nwere ike ịnyere gị aka gá»rá» onwe gị. A ga-emerịrị nke a tupu nnụrụ ikpe amalite. Ọ bụ á»rụ ndị uwe ojii na ndị á»rụ Crown Prosecution ịhazi nke a ma nye ohere nnweta akwụkwá» na ihe ndị dị mkpa.
Ihe ndị á»zỠị ga-amata gbasara ịná» n’aka ndị uwe ojii
Otu ekwesịrị isi meso gị omume ma leká»ta gị
Ndị a bụ ihe ole na ole ederede gbasara ihe ịnwere ike ịtụ anya ya ka n’aka ndị uwe ojii. Iji chá»pụtakwuo, rịỠka ịhụ Usoro á»rụ Ha gụnyere ndepụta ebe ịga ahụ á»tụtụ ozi gbasara nke á» bụla n’ime ndị a. JụỠonye uwe ojii na-ahụ maka okwu gị ma á» bụrụ na ị nwere ajụjụ á» bụla.
Ndị chá»rá» enyemaka
- Ọ bụrụ na irubeghị 18 ma á» bụ izuchaghị ezu, á»mụmatụ á» bụrụ na ị nwere nsogbu ịmụta ihe ma á» bụ nsogbu ahụike á»gụgụ isi, yabụ na ị nwere ikike ka gị na mmadụ ná»rá» mgbe ndị uwe ojii na-eme ụfá»dụ ihe. Onye a ka a na-akpỠ“okenye tozuru etozu†nke gị yana a ga-enye ha á¹…omi nke Ọkwa a.
- Okenye gị tozuru etozu ga-aná»nyerịrị gị mgbe ndị uwe ojii na-agwa gị gbasara ikike gị ma gwa gị ihe kpatara eji dobe gị n’aka ndị uwe ojii. Onye ahụ ga- aná»nyerịrị gị mgbe ndị uwe ojii na-agụpụtara gị ịdá» aka ntị ndị uwe ojii.
- Okenye gị tozuru etozu nwekwara ike rịỠmaka onye á»ka iwu na nná»chite anya gị.
- Ị nwere ike ịgwa onye á»ka iwu gị okwu n’enweghị okenye gị tozuru etozu n’ịme ụlá» ahụ ma á» bụrụ na ịchá»rá».
- Ndị uwe ojii nwekwara ike ịme otu n’ime ihe ndị edepụtara n’okpuru ka ịná» n’aka ha. Okenye gị tozuru etozu ga-aná»nyerịrị gị mgbe niile, naanị má»bụrụ na enwere ihe pụrụiche kpatara ya ma á» bụrụ na ndị uwe ojii na-eme otu n’ime ihe ndị a :
- ḷjụ gị ajụjụ ma Ỡbụ sị gị binye aka n’akwụkwỠakụkỠedere ede ma Ỡbụ akwụkwỠndetu onye uwe ojii.
- Iyipu ihe karịrị otu akwa mpụga gị iji mee gị nyocha.
- Nara mbisa mkpịsị aka gị, foto ma á» bụ ndeká» DNA ma á» bụ ihe nlele á»zá».
- ḷme ihe á» bụla metụtara usoro nchá»pụta onye akaebe hụrụ ihe mere.
- Okenye gị tozuru etozu kwesịrị ka enye ya ohere ka á» ná»rá» n’onwe ya ma á» bụ n’ekwentị, mgbe ndị uwe ojii na-enyocha okwu gị iji hụ ma ekwesịrị ịgaba n’ihu jide gị.
- Ọ bụrụ na okenye gị tozuru etozu ná», ha ga-aná»rịrị mgbe ndị uwe ojii na-agba gị akwụkwá» ebubo maka ịda iwu.
Ịnweta nká»wapụta oge gị n’ụlá» á»rụ ndị uwe ojii
- A na-edeká»ba ihe niile nke mere gị mgbe ịná» n’aka ndị uwe ojii. Nke a ka a na- akpá» Ndeká» Njide.
- Mgbe ịhapụrụ ụlá» á»rụ ndị uwe ojii, gị, onye á»ka iwu gị ma á» bụ okenye gị tozuru etozu nwere ike ịrịỠmaka akwụkwá» Ndeká» Njide gị. Ndị uwe ojii ga-enye gị ya gị ozugbo ha nwere ike.
- Ị nwere ike ịjụ ndị uwe ojii maka akwụkwá» Ndeká» Njide gị ruo á»nwa 12 ka ịhapụchara ụlá» ndị uwe ojii .
Na akpá»tụrụ
- N’ikwuru onye á»ka iwu yana ịgwa mmadụ gbasara njide emere gị, a na-ahapụkarị gị ka ịmee otu oku ekwentị.
- RịỠndị uwe ojii ma á» bụrụ na ịchá»rỠịkpá» oku ekwentị.
- Ị nwekwara ike ịrịỠmaka mkpịsị edemede na akwụkwá».
- Ị nwere ike nwee ohere ịnabata ndị á»bịa mana onye na-ahụ maka okwu gị nwere ike jụ ịnabata nke ahụ.
Ụlá» mkpá»rá» gị
- Ọ bụrụ na á» ga-ekwe á»mụme, ekwesịrị idobe gị n’ụlá» mkpá»rá» nke gị.
- Ọ kwesịrị ịdị á»cha, nwee okpomá»kụ ma nwee á»kụ.
- Ihe mgbakwasa akwa gị kwesịrị ịdị á»cha ma dị n’á»ná»dụ dị mma.
- Ekwesịrị ka ahapụ gị ka ijiri ụlỠmposi ma sachaa ahụ.
Akwa
Ọ bụrụ na anara gị akwa gị, mgbe ahụ ndị uwe ojii ga-enyerịrị gị ụdị akwa á»zá».
Nri na ihe á»á¹…ụṅụ
A ga-enyerịrị gị nri ugboro 3 n’ụbá»chị yana ihe á»á¹…ụṅụ. Ị nwekwara ike ịṅụ ihe á»á¹…ụṅụ n’etiti nri.
Mgbatị ahụ
Ọ bụrụ na á» ga-ekwe á»mụme, ekwesịrị ịhapụ gị ka ịpụỠezi kwa ụbá»chị nara ikuku á»ma.
Mgbe ndị uwe ojii na-ajụ gị ajụjụ
- Ime ụlá» ahụ kwesịrị ịdị á»cha, nwee okpomá»kụ ma nwee á»kụ.
- Ọ kwesịghị na ị ga-akwụ á»tá».
- Ndị uwe ojii ahụ kwesịrị ịgwa gị aha ha na á»kwa ha.
- Ị kwesịrị inwe oge izu ike na oge iri nri na oge ịṅụ ihe á»á¹…ụṅụ ka elekere abụỠgachara.
- Ekwesịrị ka enye gị á»bụlagodi awa 8 iji rahụ ụra n’ime awa 24 á» bụla emere gị njide.
Agụụ Okwukwe
Gwa ndị uwe ojii ma á» bụrụ na ịchá»rá» ihe á» bụla iji nyere gị aka ịme okpukpe gị mgbe ịná» ha n’aka. Ha nwere ike ịnye gị akwụkwỠụka na ihe ndị á»zá» , ka o siri dị mkpa.
Oge iwu nkịtị na-adị iche
Inweta onye á»ka iwu ka onyere gị aka
A na-enwe oge pụrụiche mgbe ndị uwe ojii ga-achỠịjụ gị ajụjụ á»sá» á»sá» tupu gị na onye á»ka iwu gị akpaká»rịta. Enyere ozi gbasara oge pụrụiche ndị a na Usoro iwu á»rụ . Ndị a, na-edepụta ihe ndị uwe ojii nwere ike ime na nke ha enweghị ike ịme ka ịná» n’aka ndị uwe ojii. Ọ bụrụ na ịchá»rỠịlebanye anya na nká»wapụta ha, ha dị na nkeji akwụkwá» 6.6 nke Koodu C nke Usoro iwu á»rụ.
Ọnwere oge pụrụiche mgbe ndị uwe ojii agaghị ekwe ka gị na onye á»ka iwu ịhá»pụtara kpaká»rịta. Ọ bụrụ na nke a mee, a ga-ahapụrịrị gị ka ịhá»rá» onye á»ka iwu á»zá». Ọ bụrụ na ịchá»rỠịlebanye anya na nká»wapụta ha, á» dị na Mgbakwunye B nke Koodu C nke Usoro iwu á»rụ.
ḷgwa mmadụ na ịnỠn’aka ndị uwe ojii
Enwere oge pụrụiche mgbe ndị uwe ojii agaghị ekwe ka ịkpá»tụrụ onye á» bụla. Enyere ozi gbasara oge ndị a pụrụiche na Usoro iwu á»rụ . Ọ bụrụ na ịchá»rỠịlebanye anya na nká»wapụta ha, á» dị na Mgbakwunye B nke Koodu C nke Usoro á»rụ.
Nlele ume
Ọ bụrụ na anwudoro gị n’ihi ịda iwu ịṅụ mmanya were akwỠụgbá», ị nwere ikike ikwuru onye á»ka iwu. Ikike ahụ apụtaghị na ị nwere ike jụ inye onye uwe ojii nlele ume gị, á»bara na mmamịrị á»bụlagodi na gị n’onye á»ka iwu ekwubeghị.
Njide n’okpuru Amụma Iwu Ahụike Ọgụgụ Isi 1983
Ndị uwe ojii nwere ike jide mmadụ n’ụlá» á»rụ ha maka nyocha n’okpuru Amụma Iwu Ahụike Ọgụgụ Isi. Ọ bụrụ na ejidere gị n’okpuru Amụma Iwu Ahụike Ọgụgụ Isi, nke a apụtaghị na-anwudoro gị maka ịda iwu.
Nke a pụtara na ndị uwe ojii ga-ahazirịrị ka dá»kịta hụ gị yana ka Onye Ọkachamara Ahụike Ọgụgụ Isi Akwadoro tozuru etozu mee nyocha. A ga- enyocharịrị gị n’ime awa 72 (n’ụbá»chị 3) nke mbata gị n’aka ndị uwe ojii ahụ mana ndị uwe ojii ga-anwa hazie nke a ozugbo enwere ike. N’ime oge a, ndị uwe ojii nwere ike ibufe gị n’ebe dị mma iji mee ka nyocha gaa nke á»ma.
Mgbe ị na-eche nyocha gị, ndị uwe ojii nwere ike ịhazi ka Onye Nleká»ta Ahụike Akwadoro hụ gị. Ha enweghị ike ịme nyocha ahụ mana ha ga-enyere gị aka na nsogbu ahụike á»zỠị nwere ike nwee ma nyere aka ká»waa ihe nyocha ahụ pụtara.
Ndị Ọbịa Ndị Eji Eji Ná»rá» Onwe ha
Enwere ndị á»bịa bi n’ogbe a na-enye ohere ịbata n’ụlá» á»rụ ndị uwe ojii n‘amaghị á»kwa. Amaara ha dịka ndị á»bịa ndị eji eji ná»rá» onwe ha, ha na-arụ á»rụ akwụ ụgwá» ka ewere hụ na a na-eleká»ta ndị eji eji nke á»ma ma nwee ike nweta ikike ha.
Inweghị ikike á» bụla ịhụ onye á»bịa ndị eji eji ná»rá» onwe ma á» bụ ịrịỠha ka ha bịa leta gị mana onye á»bịa nwere ike ịrịỠka á» bịa leta gị. Ọ bụrụ na onye á»bịa ndị eji eji ná»rá» onwe ha abịa leta gị mgbe ịná» na mkpá»rá», ha na-emere onwe ha nke a n’enweghị mkpaká» n’etiti ha na ndị uwe ojii iji hụ na echedoro á»dịmma gị na ikike gị. Agbanyeghị, á» bụghị iwu na ị ga-agwa ha okwu ma á» bụrụ na ịchá»ghị.
Otu esi eme mkpesa
Ọ bụrụ na ịchá»rỠịkpesa gbasara otu esiri meso gị omume, rịỠka gị na onye uwe ojii bụ ịnspektá» ma á» bụ á»kwa karịrị kpaká»rịta. Mgbe ahapụchara gị, ịnwekwara ike ịme mkpesa n’á»dụ ndị uwe ojii á» bụla n’aka Independent Police Complaints Commission (IPCC) ma á» bụ site n’onye á»ka iwu ma á» bụ MP gị na nná»chite anya gị.